Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ikpe-ziri-ezi


Ikpe-ziri-ezi

Ngọzi nile na-adịghị ada-ada na-eso echiche ziri-ezi na ezi omume nile, na ntaram-ahụhụ maka mmehie na-echegharịghi, Ikpe-ziri-ezi bụ iwu mgbe ebighi-ebi nke chọrọ inye ntaram ahụhụ oge ọbụla e mebiri iwu Chineke (Alma 42:13–24). Onye mmehie ahụ ga-akwụ ụgwọ ahụhụ ahụ ma ọbụrụ na o chegharịghị (Mosa. 2:38–39; OznỌd. 19:17). Ọbụrụ na-o chegharịa, Onye-nzọputa na-akwụ ụgwọ ahụhụ ahụ site na Aja Mgbaghara Mmehie ahụ, kpọdata ebere (Alma 34:16).