Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Iwe


Iwe

Iwe bụ izipụta ọnọdụ uche. Onye-nwe nyere ndị nsọ ya nile ndụmọdụ ka ha na-ejigide onwe ha gbasara iwe (Mat. 5:22). Obụghị nna ma-ọbụ nwa kwesịrị ikwutọ ndị ọzọ n’ezi na ụlọ. N’ime akwụkwọ nsọ nile, iwe nwere ọmụmatụ ihe dịke ọkụ (2 Nif. 15:25; OznỌd. 1:13).