Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Whitney, Newel K.


Whitney, Newel K.

Otu onye-ndu izizi n’ime Nzukọ-nsọ e weghachiri azụ. Newel K. Whitney bụụrụ ụkọchukwu na Kirtland Ohio (United Steeti nile nke Amerika), ma n’ikpe-azụ jee-ozi dịka Onye Isi Nduzi Ụkọchukwu nke Nzukọ-nsọ ahụ (OznỌd. 72:1–8; 104; 117).