Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Rehoboam


Rehoboam

N’ime Testament Ochie, nwa-nwoke nke Eze Solomọn. Ọ nọchiri nna ya ma chịa-eze afọ Iri na asaa na Jerusalem (1 Ndez. 11:43; 14:21, 31). N’ime oge ichi-eze Rehoboam, e kewara ala-eze ahụ ịbụrụ ala-eze nke Israel na mpaghara elu elu na ala-eze nke Juda na mpaghara ala ala (1 Ndez. 11:31–36; 12:19–20). Rehoboam chịrị ọchịchị n’elu ala-eze nke Juda.