Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Hebrọn


Hebrọn

Otu nnukwu obodo ochie di oke mkpa nke Juda, di iri kilomita atọ na abụọ na ndịda nke Jerusalem. Ọ bụụrụ ebe e liri Abraham na ezi na ụlọ ya (Jen. 49:29–32). O bụkwaara isi obodo Devid n’oge mmalite ọhụrụ nke ịchị-eze ya (2 Sam. 5:3–5).