Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Igosipụta ihe dị iche, Onyinye nke


Igosipụta ihe dị iche, Onyinye nke

Ịghọta ma-ọbụ mara ihe site n’ike nke Mụọ. Onyinye nke Igosipụta ihe dị íche bụ otu n’ime onyinye nile nke mụọ. O gụnyere I mara maka ime ezi omume nke ndị mmadụ na isi mmalite na mpụtara nke ịpụta ihe nile nke mụọ.