Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nkwekọrịta zuru ọnụ


Nkwekọrịta zuru ọnụ

Ụkpụrụ nke ndị otu Nzukọ-nsọ na-eso akwado ndị ahụ a kpọrọ ife ofufe n’ime Nzukọ-nsọ, ya nakwa mkpebi nile ndị ọzọ nke Nzukọ-nsọ chọrọ nkwado ha, a na-emekarị nke a site na iweli aka nri elu.

Jisus Kraịst na-eguzo n’isi Nzukọ-nsọ ya. Site na mkpalite nke Mụọ Nsọ, ọ na-eduzi ndị ndu Nzukọ-nsọ n’omume na mkpebi nile dị mkpa. Otu o sila dị, ndị otu Nzukọ-nsọ ka ọ diiri na ohere ha ikwado ma-ọbụ ghara ikwado omume na mkpebi nile nke ndị ndu ha nile.