Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jetro


Jetro

Otu ọkpara-eze na onye nchụ-aja Testament Ochie nke Midian onye nyere Moses ebe obibi mgbe Moses gbapụsịrị ọsọ site n’Ijipt. A na-akpọkwa ya Reuel (Ọpụ. 2:18). N’ikpe-azụ Moses lụrụ nwa Jetro nwanyị Zipora (Ọpụ. 3:1; 4:18; 18:1–12). Jetro kuziere Moses ka ọ na-enyefe ndị mmadụ ikike (Ọpụ. 18:13–27). Moses natara Ọkwa Nchụ-aja nke Melkizedek site n’aka Jetro (OznỌd. 84:6–7).