Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Iriba-ama


Iriba-ama

Otu ihe omume ma-ọbụ ihe mmata nke ndị mmadụ na-aghọta na-ọbụ ihe aka-ebe ma-ọbụ ngosipụta nke ihe. Iriba-ama bụ mpụta ìhè dị ebube sitere na Chineke. Setan nwekwara ike igosi iriba-ama nile n’okpuru ọnọdụ ụfọdụ. Ndị-nsọ kwesịrị ịchọ maka onyinye nile nke Mụọ kama ha ekwesịghị ịchọ maka iriba-ama nile iji mee ka agụụ ịmata ihe dajụọ ma-ọbụ ịkwado okwukwe. Mana Onye-nwe ga-enye ihe iriba-ama nile dịka o lere anya kwesịrị ekwesị nye ndị ahụ nile bụ ndị kwere (OznỌd. 58:64).