Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị-ori Gadiantọn


Ndị-ori Gadiantọn

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, òtù ndị-ori nke otu ajọọ mmadụ nke onye Nifaị a na-akpọ Gadiantọn chọpụtara. Otu ha nwere ntọ-ala n’elu ihe nzuzo na ịn̄ụ-iyi nile nke Setan.