Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Simeọn


Simeọn

N’ime Testament Ochie, nwa-nwoke nke abụọ nke Jekọb na nwunye ya Lịa (Jen. 29:33; 35:23; Ọpụ. 1:2). O sonyere Livaị n’ogbugbụ n’igwe nke ndị Shekem (Jen. 34:25–31). Ibu amụma Jekọb gbasara Simeọn ka a chọtara n’ime Jenesis 49:5–7.

Agbụrụ nke Simeọn

Ụmụ ụmụ nke Simeọn ọtụtụ mgbe binyeere agbụrụ nke Juda na ime oke ala nile nke ala-eze Juda (Josh. 19:1–9; 1 Ihem. 4:24–33). Agbụrụ nke Simeọn sonyere Juda n’agha megide ndị Kenean (Ndikp. 1:3, 17). Ha mesịrị n’ikpeazụ sonye ndị agha nile nke Devid (1 Ihem. 12:25).