Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Esaias


Esaias

Usoro (asụsụ Grik) n’ime Testament Ọhụrụ esi akpọ aha Aịsaịa (Luk 4:17). Esaias bụkwaara onye-amụma biri n’ụbọchị nile nke Abraham (OznỌd. 76:100; 84:11).