Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Akwụkwọ-ngosipụta-uche


Akwụkwọ-ngosipụta-uche

Otu Ịma-Ọkwa Nke ụlọ-Ọrụ si n’aka Onye-isi Nduzi Wilford Woodruff na 1890 na-ekwu ebe ọ pụtara ìhè na Nzukọ-nsọ na ndị otu ya nile kwenyere n’iwu nke ala ahụ na ha anaghịkwa aga-n’iru ibanye na alụlụ ọtụtụ nwunye (OznỌd. IỌỤ—1). Onye-isi nduzi Woodruff wepụtara Akwụkwọ-ngosipụta-uche ahụ iji sochie otu ọ̀hụ́ na mkpughe sitere na Chineke.