Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Okwu nke amamihe


Okwu nke amamihe

Otu iwu nke arụ-ike nke Onye-nwe kpughere maka ọ dị mma nke arụ na nke Mụọ nke Ndị-nsọ (OznỌd. 89). Ọ ghọworị ihe a na-atụnye n’ọnọdụ nile dịka Okwu nke Amamihe. Onye-nwe na-akụziri ndị na-eso ya ụkpụrụ nile nke arụ-ike oge nile. Onye-nwe kpugheere Joseph Smith udị ihe oriri nile a ga na-eri na ndị a ga-ewezuga, ya na nkwa nke ngọzi nile nke ụwa na nke mụọ maka irubere Okwu nke Amamihe isi.