Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mkpụrụ Mbụ


Mkpụrụ Mbụ

Ihe mbụ nke ihe owuwe ihe ubi a chịkọtara n’oge ahụ. N’ime oge nile Testament Ochie, e enyere ha Onye-nwe n’Onyinye (Lev. 23:9–20). Ndị ahụ na-anabata ozi-ọma ahụ na nọgide ruo na ọgwụgwụ n’ime ikwesị ntụkwasị-obi bụ n’otu ụzọ akara nke mkpụrụ mbụ nile ahụ, n’ihi na ha bụ nke Chineke.