Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ozi-ọma nile


Ozi-ọma nile

Ndekọta akụkọ anọ ahụ ma-ọbụ ọgbụgba-ama nile nke ndụ Jisus n’arụ na-anwụ anwụ na ihe mere eme nile gbasara ije-ozị ya nke dị n’ime akwụkwọ anọ mbụ dị n’ime Testament Ọhụrụ. Ebe ndị dere ha bụ Matiu, Mak, Luk, na Jọn, ha bụ ndekọta aka-ebe nile nke ndụ Kraịst. Akwụkwọ nke 3 Nifaị n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn dị kwa n’ọtụtụ ụzọ nile ka Ozi-ọma anọ ndị a nke Testament Ọhụrụ.

Akwụkwọ nile nke Testament Ọhụrụ ka e debuuru na asụsụ Grik. Okwu Grik maka ozi-ọma pụtara “akụkọ ọma.” Akụkọ ọma ahụ bụ na Jisus Kraịst achụwo aja mmehie nke ga-agbapụta mmadụ nile site n’ọnwụ na kwụghachi onye ọbụla ụgwọ dịka ọrụ ya nile siri dị (Jọn 3:16; Ndị-Rom 5:10–11; 2 Nif. 9:26; Alma 34:9; OznỌd. 76:69).

Nkwekọrịta nke ozi-ọma nile

E nwere ike itule ka nkuzi nile nke Onye Nzọpụta dị n’ime Matiu, Mak, Luk, na Jọn si yie otu na ibe ya na kwa mkpughe ụbọchị ikpe-azụ a n’ụzọ na-eso:

Nkwekọrịta nke ozi-ọma nile

Ihe-Omume

Matiu

Mak

Luk

Jọn

Mkpughe Ụbọchị-Ikpeazụ

Akụkọ agbụrụ nile nke Jisus

1:2–17

3:23–38

Ọmụmụ nke Jọn ome baptism

1:5–25, 57–58

Ọmụmụ nke Jisus

2:1–15

2:6–7

1 Nif. 11:18–20; 2 Nif. 17:14; Mosa. 3:5–8; Alma 7:10; Hil. 14:5–12; 3 Nif. 1:4–22

Ibu amụma nile nke Simeon na Ana

2:25–39

Ị ga-leta temple (Ngabiga)

2:41–50

Mmalite nke ije-ozị Jọn

3:1, 5–6

1:4

3:1–3

1:6–14

Ime baptism nke Jisus

3:13–17

1:9–11

3:21–22

1:32–34

1 Nif. 10:7–10; 2 Nif. 31:4–21

Ọnwụnwa nile nke Jisus

4:1–11

4:1–13

Testament nke Jọn ome baptism

1:15–36

OznỌd. 93:6–18, 26

Mmemme ọlụlụ di na nwunye dị na Kena (Ọlu ebube mbụ nke Jisus)

2:1–11

Ime ka temple dị ọcha nke mbụ

2:14–17

Nhụkọrịta nke Nikodemus

3:1–10

Nwanyị Samerịa nọ na wel

4:1–42

A jụrụ Jisus na Nazaret

4:13–16

4:16–30

Ndị na-akụ azụ ka a kpọrọ ịbụ ndị na-akụta mmadụ

4:18–22

1:16–20

Ọrụ-ebube nke azụ ijupụta n’ime ụgbụ e ji egbu azụ

5:1–11

I kulite nwa ada nwanyị Jairọs

9:18–19, 23–26

5:21–24, 35–43

8:41–42, 49–56

Ọgwụgwọ nke nwanyị nwere oruru-ọbara

9:20–22

5:25–34

8:43–48

Ọkpụkpọ nke Iri na Abụọ ahụ

10:1–42

3:13–19; 6:7–13

6:12–16; 9:1–2; 12:2–12, 49–53

1 Nif. 13:24–26, 39–41; OznỌd. 95:4

Nkulite nke nwa nwoke nke nwanyị di ya nwụrụ

7:11–15

Ite ụkwụ abụọ Kraịst mmanụ

7:36–50

12:2–8

Ime ka ebili-mmiri daa jụụ

4:36–41

8:22–25

Ọkpụkpọ nke Iri asaa ahụ

10:1

OznỌd. 107:25, 34, 93–97

Ịchụpụ ìgwè ndị mụọ na-adịghị ọcha baa n’ime ìgwè ezi

5:1–20

Okwu Chukwu e kwuru n’elu Ugwu

5–7

6:17–49

3 Nif. 12–14

Ịtụ-ilu nile nke Jisus bụ mkpirisi akụkọ nile nke na-atụle ihe dị iche n’etiti ihe efu, ma-ọbụ ihe omume nye ezi-okwu. Jisus jiri ha ọtụtụ mgbe iji kuzie ezi-okwu nile nke mụọ.

 Ọ gha mkpụrụ:

13:3–9, 18–23

4:3–9, 14–20

8:4–8, 11–15

 Ata nile

13:24–30, 36–43

OznỌd. 86:1–7

 Mkpụrụ osisi mustard

13:31–32

4:30–32

13:18–19

 Ihe na-eko achịcha

13:33

13:20–21

 Akụ dị n’ime ubi

13:44

 Ọla pel nke oke ọnụ-ahịa

13:45–46

 Ụgbụ onye ọkụ-azụ

13:47–50

 Nna-nwe-ụlọ

13:51–52

 Atụrụ furu-efu

18:12–14

15:1–7

 Mkpụrụ-ego furu-efu

15:8–10

 Nwa nwoke mmefu

15:11–32

 Onye odibo na-enweghị obi ebere

18:23–35

 Ezi Onye Sameria

10:25–37

 Onye-ọrụ na-ezighị-ezi

16:1–8

 Lazarọs na onye ọgaranya

16:14–15, 19–31

 Onye-ikpe na-ezighị-ezi

18:1–8

 Ezi Onye-ọzụzụ atụrụ ọma

10:1–21

3 Nif. 15:17–24

 Ndị-ọrụ n’ime ubi-vine

20:1–16

10:31

 Pound nile

19:11–27

 Ụmụ ndị nwoke abụọ

21:28–32

 Ndị ọrụ ubi ajọọ omume

21:33–46

12:1–12

20:9–20

 Ọlụlụ nwunye nke nwa nwoke eze

22:1–14

14:7–24

 Ụmụ agbọghọ iri na-amaghị nwoke

25:1–13

12:35–36

OznỌd. 45:56–59

 Talent nile

25:14–30

 Atụrụ na ewu nile

25:31–46

Inye puku mmadụ ise ihe oriri

14:16–21

6:33–44

9:11–17

6:5–14

Jisus jere ije n’elu mmiri

14:22–33

6:45–52

6:16–21

Ịgba-ama nke Pịta maka Kraịst

16:13–16

8:27–29

9:18–20

E kwere Pịta nkwa ọtụghe-ụzọ nile nke ala-eze

16:19

Okwu Chukwu nke achịcha nke ndụ

6:22–71

Ịgwọ nwoke kpuru isi n’ụbọchị Sabat

9:1–41

Mnwọgharị; e nyefere ọtụghe-ụzọ nke ọkwa nchụ-aja

17:1–13

9:2–13

9:28–36

OznỌd. 63:20–21; 110:11–13

Ngọzi nke ụmụ-ntakịrị

19:13–15

10:13–16

18:15–17

Ekpere nke Onye-nwe-anyị

6:5–15

11:1–4

E weghachiri Lazarọs

11:1–45

Nbanye nke mmeri

21:6–11

11:7–11

19:35–38

12:12–18

A chụpụrụ ndị na-agbanwe ego site na temple

21:12–16

11:15–19

19:45–48

Onyinye nwanyị isimkpe

12:41–44

21:1–4

Okwu n’elu Ọbịbịa nke Ugboro Abụọ

24:1–51

13:1–37

12:37–48; 17:20–37; 21:5–38

OznỌd. 45:16–60; JS—Mat. 1:1–55

Ọgwụgwọ nke ndị ekpenta iri

17:12–14

Oriri ngabiga nke ikpeazụ Jisus; e hiwere oriri-nsọ; ndụmọdụ e nyere Iri na Abụọ ahụ; ịsacha ụkwụ nke ndị na-eso ụzọ

26:14–32

14:10–27

22:1–20

13–17

Ahụhụ Jisus tara na Getsamane

26:36–46

14:32–42

22:40–46

2 Nif. 9:21–22; Mosa. 3:5–12; OznỌd. 19:1–24

Jisus bụ vine ahụ

15:1–8

Irara nye n’ụzọ aghụghọ nke Judas mere

26:47–50

14:43–46

22:47–48

18:2–3

Ịbịa zaa ikpe n’iru Kaiafas

26:57

14:53

22:54, 66–71

18:24, 28

Ịbịa zaa-ikpe n’iru Paịlat

27:2, 11–14

15:1–5

23:1–6

18:28–38

Ịbịa zaa ikpe n’iru Herọd

23:7–10

A pịara Jisus ụtarị ma kwaa ya emo

27:27–31

15:15–20

19:1–12

Ịkpọgbu n’obe ahụ

27:35–44

15:24–33

23:32–43

19:18–22

Hil. 14:20–27; 3 Nif. 8:5–22; 10:9

Mbilite n’ọnwụ ahụ

28:2–8

16:5–8

24:4–8

Mpụta ìhè nke Jisus nye ndị na-eso ụzọ nile

16:14

24:13–32, 36–51

20:19–23

Mpụta ìhè nke Jisus nye Tomas

20:24–29

Irigo n’elu

16:19–20

24:50–53