Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Epekele Ọla bras nile


Epekele Ọla bras nile

Ndekọta nke ndị Juu site na mmalite ruo afọ 600 tutu a mụọ Kraịst, nke nwere ọtụtụ edemede nile nke ndị amụma (1 Nif. 5:10–16). Ndekọta nkea ka Leban otu n’ime okenye ndị Juu dobere. Mgbe Lihai na ezi na ụlọ ya nọ n’ime ọzara, Lihai zighachiri ụmụ ya ndịkom azụ na Jerusalem ka ha nweta ndekọta nke a (1 Nif. 3–4). (Ịmata tụkwasị na nkea, hụ “Nkọwa dị nkenke banyere Akwụkwọ nke Mọmọn,” nke dị n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn.)