Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Leban, Onye n’edebe epekele ọla bras nile ahụ


Leban, Onye n’edebe epekele ọla bras nile ahụ

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, nwoke ahụ nke debere epekele ọla bras nile ahụ na Jerusalem n’oge nke ezi na ụlọ Lihaị. Leban zuru Nifaị na ụmụnne ya nwoke ori na chọọ ka o gbuo ha (1 Nif. 3:1–27). Mụọ ahụ duru Nifaị ka o gbuo Leban n’usoro iji nweta epekele nile ahụ (1 Nif. 4:1–26).