Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Inwere-onwe, Nnwere-onwe


Inwere-onwe, Nnwere-onwe

Ike ma-ọbụ ume ime nhọrọ nile nke onwe na-abụghị site na mmanye. N’ihé uche nke mụọ onye nke na-echegharị na rubere uche obi Chineke isi nweere onwe ya site n’ịbụ oru nke mmehie site na aja mgbaghara mmehie nke Jisus Kraịst (Mosa. 5:8).