Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Izu-ike


Izu-ike

Ikpori-ndụ nke udo na mnwere-onwe site na ịta ikikere eze na nnukwu ọgba-aghara. Onye-nwe ekwewo ndị nsiso ya kwesịrị ntụkwasị-obi nkwa ụdị izu-ike ahụ n’ime ndụ nke a. Ọ kwadowo kwara ha ebe izu-ike n’ime ndụ nke ọzọ na-abịa.