Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jezebel


Jezebel

Otu ajọọ nwanyị n’ime Testament Ochie sitere n’ala ndị Fonisia. Ọ bụụrụ nwunye Ehab (1 Ndez. 16:30–31), otu onye eze nke Israel onye chiri eze n’oge Elaịja bụrụ onye-amụma.

Alụlụ Jezebel nye Ehab kpatara ọdịda nke ala-eze mpaghara elu-elu nke Israel karịa otu ihe ọbụla ọzọ mere eme; Jezebel webatara n’ime Israel ụdị ife arụsị nile jọkarịsịrị njọ site na ala ya ịnọchita ọnọdụ nke ofufe nke Jehova (1 Ndez. 18:13, 19).