Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Rom, Akwụkwọ-ozi e degaara


Ndị Rom, Akwụkwọ-ozi e degaara

N’ime Testament Ọhụrụ, otu leta nke Pọl degaara Ndị-nsọ nọ n’ime Rom. Ọ naara atụgharị uche na ọ ga-eleta Jerusalem, nke doro anya na ọ ga-ebu ọghọm. Ọ bụrụ na o jiri ndụ ya gbapụ, o nwere olile-anya na emesịa ọ ga-eleta Rom. Nzube leta ahụ bụụrụ na mpaghara iji kwadobe Nzukọ-nsọ n’ebe ahụ ịnabata ya mgbe ọ bịara. E nwekwara ike lee ya anya dịka na O nwere otu ndepụta nke ụfọdụ ozizi nile nke nọbuuru na nrụrịta ụka na nke Pọl lere anya ugbụ a dịka ihe na-ehiwela na ngwụcha.

Isi nke 1 nwere ekele nke Pọl nye Ndị-Rom. Isi nile nke 2–11 gụnyere ọtụtụ ịma-ọkwa nile maka ozizi nke okwukwe, ọrụ nile na amara. Isi nile nke 12–16 nwere nkụzi nile nke a na-eme eme maka ịhụnanya, ọrụ na ịdị-nsọ.