Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Chụpụ n’out


Chụpụ n’out

Usoro a na-esi ewezuga mmadụ site na Nzukọ-nsọ na wepụ ihe nile ruru ya na ohere nile nke ịbụ onye-otu. Ndị ji ikike nile nke Nzukọ-nsọ na-egbochi mmadụ iso na Nzukọ-nsọ nanị mgbe onye ahụ họọrọ ibi ndụ na-emegide iwu-nso nile nke Onye-nwe ma si otu ahụ mee onwe ya onye na-etozughi oke ịbụ onye otu Nzukọ nsọ gaa n’iru.