Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị n’eso ụzọ atọ Nifaị


Ndị n’eso ụzọ atọ Nifaị

Mmadụ atọ n’ime ndị Nifaị na-eso ụzọ Kraịst họọrọ ndị a tụnyere n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn.

Onye-nwe nyere ha nkwa otu ngọzi ahụ o nyere Jọn Onye a hụrụ n’anya—na ha nwere ike ịnọgide n’elu ụwa iweta mkpụrụ-obi nile nye Kraịst ruo mgbe Onye-nwe bịara ọzọ. E nwoghara ha enwogha ka ha ghara inwe ụfụ nke mgbu ma ha agaghị anwụ anwụ (3 Nif. 28).