Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Sọl, Eze nke Israel


Sọl, Eze nke Israel

N’ime Testament Ochie, eze mbụ nke Israel tutu e kewasịa ya. Na-agbanyeghị na ọ bụụrụ onye ezi-omume na mmalite nke ichi-eze ya, o mesịrị ghọọ onye jupụtara na mpako na erubeghị-isi nye Chineke (1 Sam. 9–31).