Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ụgwọ


Ụgwọ

Dịka e jiri ya n’akwụkwọ nsọ nile, ego ma-ọbụ arịa eji onye ọzọ na-ebutere onye gbaziiri ya ịnọ n’otu ụdị ịbụ oru. N’uche nke ọzọ Jisus Kraịst kuziri n’anyị ga-arịọ Nna ka ọ gbaghara anyị ụgwọ nile anyị ji ma-ọbụ tohapụ anyị site n’ịkwụ ụgwọ ọnụ ahịa maka mmehie nile anyị site n’aja mmehie nke Jisus Kraịst—mgbe anyị gbaghachaworo ndị ọzọ maka mmehie nile ha megide anyị (Mat. 6:12; 3 Nif. 13:11).