Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Esta


Esta

Otu nwanyị nwere nnukwu okwukwe na onye bụ isi omume n’ime akwụkwọ nke Esta.

Akwụkwọ nke Esta

Otu akwụkwọ di n’ime Testament Ochie nke nwere akụkọ oke mgbamume nke Eze nwanyị Esta n’ịzọpụta ndị ya site na mbibi.

Isi nile nke 1–2 na-akọ otu Esta, otu nwanyị ndị Juu nakwa otu nwoke Onye Juu a na-akpọ Mọdekai kpọbatara dịka nwa ya nwanyị bia n’ụlọ ya, a họọrọ ya dịka Eze nwanyị nke Pesia n’ihi mma ọ mara. Isi nke 3 na-akọwa na Heman, onye isi obi eze kpọrọ Modekai asị ma nwetakwa iwu-ọkụ itinye ndị Juu nile n’ọnwụ. Isi nile nke 4–10 na-akọ otu Esta n’oke egwu nke ndụ onwe ya, kpughere onye mba nke ya onwe ya bụ nye eze ahụ na nweta ntụgharị azụ nke iwu-ọkụ ahụ.