Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Betani


Betani

Ọnụmara ahụ nke Jisus Kraịst nọdụrụ n’ime ya, n’izu ụka ikpe-azụ nke ndụ ya na arụ na-anwụ anwụ (Mat. 21:17; Mak 11:11). Ọ dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Ugwu Olivet. Betani bụụrụ ebe obibi Lazarọs, Meri, na Mata (Jọn 11:1–46; 12:1).