Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye-amụma nwanyị


Onye-amụma nwanyị

Otu nwanyị onye natara ịgba-ama nke Jisus na na-ekpori ndụ mụọ nke mkpughe. Onye nwanyị amụma anaghị ejide ọtụghe-ụzọ nile nke ọkwa nchụ-aja ma-ọbụ ọtụghe-ụzọ ya n’ile. Na-agbanyeghị na ọ bụ ụmụ ndịnyom ole na ole n’ime akwụkwọ-nsọ nile ka a kpọrọ ndị amụma nwanyị, ọtụtụ buru amụma, ndị dịka Rebeka, Hana, Elizabet, na Meri.