Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Arụ


Arụ

Arụ na-anwụ anwụ nke e jiri nke anụ arụ na ọkpụkpụ wuo ka e kere n’onyinyo nke Chineke nke ejikọrọ ya na mụọ iji mezuo onye dị ndụ. Arụ nile nke ndị nwoke nile na ndị nwanyị nile ka a ga-ejikọ ebighi-ebi ha na mụọ ha nile na mbilite n’ọnwụ. Akwụkwọ nsọ nile n’oge ụfọdụ na-eji arụ na mụọ e jikọrọ n’otu atụnyere mkpụrụ-obi (Jen. 2:7; OznỌd. 88:15; Moses 3:7, 9, 19; Abr. 5:7).