Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ehab


Ehab

N’ime Testament Ochie, Otu n’ime ajọ ndị eze di ike ukwuu nke mpaghara elu elu nke Israel. Ọ lụrụ Jezebel, ada-eze nke Saidọn Onye e sitere n’ike n’arụ n’ime ya mee ka ehiwe ofufe nke Beal na Ashtoret n’Israel (1 Ndị-eze 16:29–33; 2 Ndị-eze 3:2) na Jezebel gbara mbọ ime ka ebibie ndị amụma nile na ofufe nke Jehova (1 Ndị-eze 18:13).