Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Kimball, Spencer W.


Kimball, Spencer W.

Onye-isi nduzi nke iri na abụọ nke Nzukọ-nsọ site n’oge a chọtara ya na 1830. Spencer W. Kimball fere ofufe dịka Onye-isi nduzi site na December, 1973 ruo Novemba, 1985. A mụrụ ya na 1895 ma ọ nwụrụ na 1985 mgbe ọ gbara iri afọ itoolu.