Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ntụgharị asụsụ


Ntụgharị asụsụ

Ịkọwa mpụtara nke otu uche e nyere n’otu asụsụ nye ya n’ọkwu nile ha-otu n’asụsụ ọzọ (Mosa. 8:8–13; Ndep. Ok 1:8). N’ime akwụkwọ-nsọ nile a na-atụnye karị ya dịka onyinye sitere na Chineke (Alma 9:21; OznỌd. 8; 9:7–9). N’oge ụfọdụ o nwere ike ịpụta ime-ka ọ dị mma karịa ma-ọbụ imezi ntụgharị dị adị n’asụsụ ma-ọbụ iweghachi edemede furu-efu (OznỌd. 45:60–61). E nyere Joseph Smith iwu ka ọ rụọ ọrụ ntụgharị asụsụ nkwalite mụọ nke Bible King James (OznỌd. 42:56; 76:15).