Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ha-Magedọn


Ha-Magedọn

Aha ahụ Ha-Magedọn sitere n’okwu Hibru Har Me-giddon, nke pụtara “Ugwu nke Megido” Ndagwurugwu nke Megido dị na mpaghara Ọdịda-anyanwụ nke mbara nke Esdrelọn, iri kilomita asatọ mpaghara elu elu Jerusalem, ma-ọbụ ebe a nọrọ lụọ ọtụtụ agha dị mkpa n’ime oge nile Testament Ochie. Oke agha ikpe-azụ a ga-alụ ebe ahụ oge ọbịbịa nke ugboro abụọ nke Onye-nwe na-abịa nso ka a na-akpọ agha Ha-Magedọn n’ihi ọ ga-amalite n’otu obodo nta ahụ. (Hụ Ezik. 39:11; Zek. 12–14, nke ka nke 12:11; Mkpu. 16:14–21).