Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọnọdụ Ọkpara


Ọnọdụ Ọkpara

Ihe nketa ruuru nwa nwoke mbụ e buru ụzọ mụọ. N’echiche sara mbara ọnọdụ ọkpara gụnyere ihe ọbụla ma-ọbụ nketa nile ruuru onye e tinyere n’ime onye ahụ mgbe a mụbatara ya na ezi na ụlọ na ọdị n’ala.