Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nwa-agbọghọ namaghị nwoke


Nwa-agbọghọ namaghị nwoke

Onye nwoke ma-ọbụ nwanyị nke ruru ogo ịlụ alụlụ, onye na-enwebeghị mmekọrịta nwoke na nwanyị. N’ime akwụkwọ-nsọ nile, nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nwere ike ịnọchite anya onye ahụ nwere mụọ dị ọcha nke ime ihe ọma (Mkpu. 14:4).