Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Habakuk


Habakuk

Otu onye-amụma Testament Ochie na Juda onye kwuru banyere ijupụta na mmehie nke ndị mmadụ ahụ n’oge ichi eze nke Jehoiakin (600 tutu amụ ọ Kraịst).

Akwụkwọ nke Habakuk

Isi nke 1 bụ mkparịta ụka n’etiti Onye-nwe na onye-amụma ya, dị ka ndị nke ahụ di na Jeremaia 12 na OznỌd. 121. Habakuk ka ọ na-esogbu na ndị ajọọ mmadụ dịka ha na-eme nke ọma. N’isi nke 2 Onye-nwe dụrụ Habakuk ọdụ ka o nwee ntachi-obi-ndị ziri ezi ga-amụtariri ịdị ndụ site n’okwukwe. Isi nke 3 dekọtara ekpere Habakuk n’ime nke ọ nakweere ikpe ziri ezi nke Chineke.