Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Shịz


Shịz

Otu onye-ndu ndị-agha nke Jared n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn. Ọ nwụrụ na ngwụcha nke otu nnukwu ibu-agha nke bibiri kpamkpam mba Jared ahụ (Ita 14:17–15:31).