Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Neaman


Neaman

N’ime Testament Ochie, onye ọchị-agha ndị agha nke otu eze Siria. Ọ bụụrụ onye ekpenta. Site na okwukwe nke odibo nwanyị bụ onye Israel ọ gara Israel ịhụ onye amụma Elaisha. A gwọrọ ya ekpenta ahụ site n’iweda onwe ya ala na ịsa arụ oge asaa n’ime osimiri Jodan dịka onye amụma Elaịja nyere ya ntụzi aka (2 Ndez. 5:1–19; Luk 4:27).