Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Akwụkwọ nke ncheta


Akwụkwọ nke ncheta

Otu akwụkwọ Adam malitere nke edekọtara n’ime ya ọrụ nile nke ụmụ ụmụ ya; na kwa ụdị ndekọta nile dị otu ahụ nke ndị amụma na ndị otu nile kwesịrị ntụkwasị-obi site n’oge ahụ. Adam na ụmụ ya dobere akwụkwọ nke ncheta, nke ha na-ede n’ime ya site na mụọ nke mkpalite, na akwụkwọ nke ọgbọ nile, nke nwere akụkọ agbụrụ (Moses 6:5, 8). Ụdị ndekọta nile ahụ nwere ike inwe akụkụ n’ikpebi ikpe ìkpé-azụ anyị.