Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Whitmer, John


Whitmer, John

Otu onye-ndu izizi n’ime Nzukọ-nsọ e weghachịri na otu n’ime Ndị-aka-ebe Asatọ nye Akwụkwọ nke Mọmọn Hụ “Igba-ama nke Ndị-aka-ebe Mmadụ Asatọ” di n’ime ibe akwụkwọ nile nke mmalite nke Akwụkwọ nke Mọmọn. Ọ bụkwara onye a kpọrọ ka o kwusaa ozi-ọma ahụ (OznỌd. 30:9–11).