Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Zọrọm, Zọrọm


Ndị Zọrọm, Zọrọm

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, nwa odibo nke Leban onye sonyere Nifaị na Lihaị na-ịbịaru ala ahụ e kwere na nkwa (1 Nif. 4:31–38). N’ihi ikwesị ntụkwasị-obi nke Zọrọm, Lihaị gọziri ya na ụmụ ndịkom nile nke Lihaị n’onwe ya (2 Nif. 1:30–32). Ụmụ ụmụ ya ka a matara dịka ndị Zọrọm (Jekọb 1:13).