Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Rebeka


Rebeka

Nwunye nke Aịsak, otu onye-isi ezi na ụlọ n’ime Testament Ochie (Jen. 24–27). Rebeka bụụrụ nne nke Ịsọ na Jekọb (Jen. 25:23–26).