Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye-ogbugbo


Onye-ogbugbo

Onye na-arịọ maka ma-ọbụ onye nọ n’etiti. Jisus Kraịst bụ Onye-ogbugbo n’etiti Chineke na mmadụ. Aja mgbaghara mmehie ya mere ka okwe omume maka ndị mmadụ ichegharị site na mmehie ha nile na mee udo ha na Chineke.