Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Patten, David W.


Patten, David W.

Otu onye òtù nke ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nke mbụ nke Ndị-Ozi Iri na Abụọ a họọrọ n’Ọgbọ a Kara-aka nke ụbọchị-ikpeazụ. David Patten bụụrụ onye mbụ e gburu n’ihi okwukwe ya nke Nzukọ-nsọ e weghachiri, ebe e gburu ya na ọgụ nke Osimiri Crooked dị na Missouri n’afọ 1838.