Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọmiko


Ọmiko

N’ime akwụkwọ-nsọ nile, ọmiko n’uche na-emigh-emi pụtara iso taa ahụhụ. Ọ pụtakwara igosi ahizu, mwute, na ebere maka onye-ọzọ.