Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Atụmatụ nke mgbapụta


Atụmatụ nke mgbapụta

Uju nke ozi-ọma nke Jisus Kraịst, e chepụtara ka o weta anwụgh-anwụ na ndụ ebighi-ebi nke mmadụ. Ọ gụnyere Ọkike ahụ, Ọdịda, na Aja Mgbaghara Mmehie, tinyere iwu nile nke Chineke nyere, emume-nsọ nile, na ozizi nile. Atụmatụ a mere ka o kwe omume na-aga ebuli mmadụ nile elu na ha e bie ndụ ruo mgbe nile ha na Chineke (2 Nif. 2, 9). Akwụkwọ-nsọ nile nakwa a tụnyere atụmatụ a dịka atụmatụ nke nzọpụta ahụ, atụmatụ nke an̄ụrị ahụ, na atụmatụ nke ebere ahụ.