Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Akwụkwọ nke Ndụ


Akwụkwọ nke Ndụ

N’otu echiche Akwụkwọ nke Ndụ bụ mgbakọta echiche nile na omume nile nke otu mmadụ—ndekọta nke ndụ ya. Otu o sila dị, akwụkwọ nsọ nile na-egosi na edobere ndekọta nke elu-igwe maka ndị kwesịrị ntụkwasị-obi, tinyere aha ha nile na nkọwasị nile nke ezi-omume ha nile.