Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Adịghị-ike


Adịghị-ike

Ọnọdụ nke ịbụ arụ na-anwụ anwụ na enweghi ike e ji eme ihe, ume ma-ọbụ nka. Adịghị-ike bụ ọnọdụ nke ịdị ndụ. Mmadụ nile adịghị-ike, na ọbụ nanị site n’amara nke Chineke ka ha na-anata ike iji mee omume nile ziri ezi (Jekọb 4:6–7). Adịghị-ike a ka a na-egosịpụta na mpaghara n’ime adịghị-ike nile ma-ọbụ ịdị nro nile nke onwe nke onye ọbụla nwere.