Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Echiche nile


Echiche nile

Uche nile, ihe nile kpatara e ji mee ihe, na onyinyo nile dị n’ime echiche mmadụ. Ike ahụ e ji eche echiche bụ onyinye sitere n’aka Chineke, anyị nweekwara onwe anyị ịhọrọ otu anyị si eji ike ahụ mee ihe. Ụzọ anyị si eche echiche na-emetuta ebe ọdị ukwuu omume anyị nile na àgwà anyị ya na kwa nguzo anyị mgbe ndụ nke a gasịrị. Echiche nile dị mma na-eduga na nzọpụta; ajọọ echiche nile na-eduga na ọmụma ikpe ọkụ ala-mụọ.